BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Vidio
Isi akụkọ
Ụlọikpe enyela iwu ka a tọhapụ Blord n'ọnọdụ mgbapụta n'ikpe dị n'etiti ya na VeryDarkMan
A tụrụ Linus Williams Ifejirika bụ onye a ma ama dịka 'Blord' na soshal midịa mkpọrọ dịka Martins Vincent Otse, onye a maara nke ọma dịka 'VeryDarkMan' kpụpụrụ ya ụlọikpe maka ebubo imetọ aha ya.
Etu nwa afọ abụọ si nwụọ n'ụlọakwụkwọ dị na Riva Steeti
Akụkọ maka nwataakwụkwọ a na-akpọ Winnie Akekwe nwụrụ n'ụlọakwukwo Wisdom Gate International School dị na Pọtakọt, Rịva state.
E yigharịala ikpe ọkwọụgbọala ya na Anthony Joshua nwere ihe mberede okporoụzọ
Kayode bụ onye ọkwọụgbọala 'Lexus' ahụ nwere ihe mberede mgbe ọ bu ọkaibe n'ịkuọkpọ bụ Anthony Joshua
Popu Leo IV: Etu e si nabata ya na mba Kamerunu
Popu Leo na-eme njem abalị iri n'Afrịka ma kwuo na ọ bụ njem iji kpọọ oku udo, ịdị n'otu nakwa mmekọ n'agbanyeghị okpukperechi onye
DSS akpụpụla Malami na nwa ya nwoke n'ụlọikpe ọzọ maka ebubo iyi ọha egwu
Akụkọ Abubakar Malami bụbu ọkaiwu ukwu Naịjirịa nakwa mịnịsta na-ahụ maka ikpe ziri ezi nke ụlọọrụ DSS na-ebo ebubo iyi ọha egwu
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Eprel 16, 2026, Duration 0,54
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde Eprel 16, 2026.
ADC na-eme nnukwu ọgbakọ ha n'agbanyeghị esemokwu banyere onye bụ onyeisioche ha
Esemokwu ahụ bụ ihe mere ụlọọrụ Independent National Electoral Commission (Inec) jiri kwuo na ha agaghị ahụta David Mark maọbụ Nafiu Bala dịka onyeisioche pati ADC ruo oge ụlọikpe kpebiri ikpe ahụ.
Ụlọikpe Ukwu Etiti enyela El-Rufai ntọhapụ beelu mana ụlọikpe Steeti atọhapụbeghị ya
Ụlọikpe Ukwu etiti dị na Kaduna Steeti ahụ nyere ya ntọhapụ beelu ahụ n'ụbọchị Tuzde 14 Eprel, 2026.
Emeghị m nrụrụaka n'ụdị ọbụla oge m bụ mịnịsta – Diezani Alison-Madueke
Alison-Madueke bụbu Mịnịsta mmanụ agbidi na Naịjirịa gọnarịrị ebubo nrụrụaka ndị a niile ụlọikpe boro ya ma kwuo na aka ya dị ọcha.
Ndị uweojii ejidela mmadụ 33 a na-enyo enyo na mwakpo ụlọụka Kwara Steeti
Nnyocha mbụ gosiri na ndị ejidere nwere njikọ na mpụ ndị gụnyere izu ohi, izu ohi ngwaagha na ịtọrọ mmadụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.





















































