You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Blessing CEO: EFCC akpụpụla nwada a ụlọikpe maka ebubo ọhụrụ dịka e nyechara ya beelu maka nke e jibu ya
EFCC akpụpụla Blessing Okoro ụlọikpe maka ebubo chadum ego dị nde 69.1dịka e nyechara ya beelu maka nke e jibu ya.
Ụfọdụ ụmụafọ Naịjirịa maọbụ ndị mgbọrọgwụ ha bụ Naịjirịa ga-eso n'asọmpi Iko Mba Ụwa 2026
Akụkọ gosiri ụfọdụ ụmụafọ Naịjirịa maọbụ ndị mgbọrọgwụ ha bụ Naịjirịa ga-eso n'asọmpi Iko Mba Ụwa nke 2026 dịka ha ga-agbara mba ọzọ bọọlụ.
Nnamdi Kanu agbaala gọọmentị akwụkwọ sị ka a kwụọ ya ego iti aka n'obi maka 'njide iwu na-akwadoghị'
Nnamdi Kanu site n'ọkwaiwu ya gbara akwụkwọ ka a kwụọ ya ego iti aka n'obi maka 'njide megidere iwu'.
Mene Ogidi: Ndị uweojii anwụchiela mmadụ anọ a na-enyo maka ịgba mgbere egbe
Ndịuweojii anwụchiela mmadụ anọ a na-enyo maka ịgbambere egbe n'okwu metụtara mgbagbu Mene Ogidi.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Juun 10, 2026, Duration 1,06
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde 10 Juun, 2026.
Emmanuel Kanu gbalịrị inye m aka azụ -Ọkaikpe Majie Kuje
Ọkaikpe ụlọikpe majie Kuje eboola nwanne Nnamdi Kanu ebubo ịgbalị inye ya ngarị.
Ghana,Gabon na mba ndị ọzọ tinyere aka n'Agha Biafra na Naịjiria na ihe ha mere
Ghana,Gabon na mba ndị ọzọ tinyere aka n'Agha Biafra na Naịjiria na ihe ha mere.
Ndị tọọrọ ụmụakwụkwọ sị ka e nye ha ego, ngwagha na ihe ndi ọzọ mana anyị agaghị enye ha- Ụlọomeiwu ỌyỌ steeti
Cheta na ndị ojiegbe wakporo ụlọakwụkwọ abụọ dị n'obodo Ahoro-Esinle n'ụtụtụ Fraịde 15 Mee 2026, gbuo otu onye nkụzi ma tọrọ ọtụtụ ụmụakwụkwọ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.