Patoranking gwara anyị ihe kachasị ya mkpa n'ụwa
Mgbe e biputara ya
Patoranking gwara BBC Igbo service na ọ chọrọ imetụta ndụ ndị Naijiria ruru puku 100 site i nye ha nrị na ibi nkeọma.