Paul Okoye nke otu P-Square na-akpọku ndị ntorobịa Naịjirịa

Aha onyonyo, Paul Okoye nke otu P-Square na-akpọku ndị ntorobịa Naịjirịa
Mgbe e biputara ya

Paul Okoye tinyere ọnụ na pọlitiks. Ọ sị ndị ntoroọbịa Naịjirịa pụta zọọ ọchịchị.