Prison WAEC: Etu ndị nọ n'ụlọmkpọrọ si agụ akwụkwọ ga-abara ha uru

Aha onyonyo, Prison WAEC: Etu ndị nọ n'ụlọmkpọrọ si agụ akwụkwọ ga-abara ha uru
Mgbe e biputara ya

Ị ma na ị ga ụlọ mkpọọ abụghị ngwụcha ndụ mmadụ niile dịka ha si eche?

BBC Igbo gara n'ụlọ mkpọrọ ịmata etu agwụmakwụkwọ si agbanwe ndụ ndị bi n'ụlọ mkpọrọ n'Enugwu.

Lee ihe anyị chọpụtara ebe a:

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Ọrụ a si n'aka Ebere Ekeopara na Chiemela Mgbeahuru