Igboukwu Art: 'Ndị ohi ezuchaala ọtụtụ ihe nka Igboukwu'

Aha onyonyo, 'Ndị ohi ezuchaala ọtụtụ ihe nka Igboukwu'
Mgbe e biputara ya

BBC Igbo gara gbaa ọkụ n'ime ụlọ nchekwa ihe nka (museum) nke Igboukwu dị n'Anambara steeti, nke bụ otu ebe njirimara ndị Igbo n'oge gboo.

Ọ bụ n'afọ 1960 ka e si n'ala gwupụta ọtụtụ ihe nka ndi a ndị mgbe gboo ji eme ọnụ.

Mana ka ọ di ụgbu a, ọtụtụ ihe nka ndi a adịkwaghị n'ala Igbo.

Ụfọdụ n'ime ha di n'ụlọ nchekwa ihe nka nke dị na Legos nakwa Jos, ebe ụfọdu bụ nke ndị ohi bịara zukọrọ.

Lee ihe nkiri a ka ị hụ ihe anyị hụrụ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: