Gịnị bụ 'cupboard' n'asụsụ Igbo?
Mgbe e biputara ya
BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ iji mata ndị mara asụ Igbo ọfụma.
Anyị jụrụ ha ihe bụ "cupboard" n'Igbo.
Gee ntị nụrụ ihe ha sara:
BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ iji mata ndị mara asụ Igbo ọfụma.
Anyị jụrụ ha ihe bụ "cupboard" n'Igbo.
Gee ntị nụrụ ihe ha sara: